Ọrụ Ndịozi 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ma zochie ụfọdụ n’ime ihe ha retara, nwunye ya makwaara ihe o mere, o wee weta naanị otu akụkụ ma debe ya n’ụkwụ ndịozi.+ Ndị Kọlọsi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ugbu a, wepụnụ ha niile n’ebe unu nọ,+ ya bụ, ọnụma, iwe, ihe ọjọọ, okwu mkparị,+ wepụkwanụ okwu rụrụ arụ+ n’ọnụ unu.
2 ma zochie ụfọdụ n’ime ihe ha retara, nwunye ya makwaara ihe o mere, o wee weta naanị otu akụkụ ma debe ya n’ụkwụ ndịozi.+
8 Ma ugbu a, wepụnụ ha niile n’ebe unu nọ,+ ya bụ, ọnụma, iwe, ihe ọjọọ, okwu mkparị,+ wepụkwanụ okwu rụrụ arụ+ n’ọnụ unu.