Ndị Rom 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kwụsịkwanụ ịbụ ndị na-eme omume dị ka+ usoro ihe nke a si dị, kama gbanweenụ site n’ime ka uche unu dị ọhụrụ,+ ka unu wee chọpụta n’onwe unu+ ihe bụ́ uche+ Chineke, nke ziri ezi na nke dị ya mma, nke zukwara okè. Ndị Filipaị 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka unu wee chọpụta ihe ndị ka mkpa,+ ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ntụpọ,+ gharakwa ịbụ ndị na-eme ka ndị ọzọ sụọ ngọngọ+ ruo ụbọchị nke Kraịst,
2 Kwụsịkwanụ ịbụ ndị na-eme omume dị ka+ usoro ihe nke a si dị, kama gbanweenụ site n’ime ka uche unu dị ọhụrụ,+ ka unu wee chọpụta n’onwe unu+ ihe bụ́ uche+ Chineke, nke ziri ezi na nke dị ya mma, nke zukwara okè.
10 ka unu wee chọpụta ihe ndị ka mkpa,+ ka unu wee bụrụ ndị na-enweghị ntụpọ,+ gharakwa ịbụ ndị na-eme ka ndị ọzọ sụọ ngọngọ+ ruo ụbọchị nke Kraịst,