Ndị Rom 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụ ya mere Chineke ji nyefee ha n’aka agụụ mmekọahụ+ na-eme ihere, n’ihi na ụmụ nwaanyị ha hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị wee na-enwe mmekọahụ nwaanyị na nwaanyị;+
26 Ọ bụ ya mere Chineke ji nyefee ha n’aka agụụ mmekọahụ+ na-eme ihere, n’ihi na ụmụ nwaanyị ha hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị wee na-enwe mmekọahụ nwaanyị na nwaanyị;+