Ndị Filipaị 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, otú ahụ unu si na-erube isi mgbe niile,+ ọ bụghị naanị mgbe m nọ ya, kama ugbu a m na-anọghị ya, na-erubenụ isi karị, jirinụ egwu+ na ịma jijiji na-eme ihe ga-ewetara unu nzọpụta;
12 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, otú ahụ unu si na-erube isi mgbe niile,+ ọ bụghị naanị mgbe m nọ ya, kama ugbu a m na-anọghị ya, na-erubenụ isi karị, jirinụ egwu+ na ịma jijiji na-eme ihe ga-ewetara unu nzọpụta;