2 Kwụsịkwanụ ịbụ ndị na-eme omume dị ka+ usoro ihe nke a si dị, kama gbanweenụ site n’ime ka uche unu dị ọhụrụ,+ ka unu wee chọpụta n’onwe unu+ ihe bụ́ uche+ Chineke, nke ziri ezi na nke dị ya mma, nke zukwara okè.
17 Ya mere, ihe m na-ekwu ma na-agba àmà ya n’ime Onyenwe anyị bụ ka unu ghara ịnọgide na-eje ije dị nnọọ ka ndị mba ọzọ+ na-ejekwa n’echiche na-abaghị uru nke uche ha,+