1 Ndị Kọrịnt 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma anyị natara, ọ bụghị mmụọ+ nke ụwa, kama mmụọ+ nke si na Chineke, ka anyị wee mara ihe niile Chineke ji obiọma nye anyị.+ Jems 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ùnu chere na ọ bụ n’efu ka Akwụkwọ Nsọ kwuru, sị: “Mmụọ+ nke anyaụfụ nke bi n’ime anyị na-enwe agụụ siri ike maka ihe dị iche iche”?
12 Ma anyị natara, ọ bụghị mmụọ+ nke ụwa, kama mmụọ+ nke si na Chineke, ka anyị wee mara ihe niile Chineke ji obiọma nye anyị.+
5 Ka ùnu chere na ọ bụ n’efu ka Akwụkwọ Nsọ kwuru, sị: “Mmụọ+ nke anyaụfụ nke bi n’ime anyị na-enwe agụụ siri ike maka ihe dị iche iche”?