Ọrụ Ndịozi 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anyị sikwa n’ebe ahụ gaa Filipaị,+ bụ́ ógbè Rom na-achị, nke bụ́ obodo bụ́ isi n’ógbè Masedonia.+ Anyị nọrọ n’obodo a ruo ụbọchị ụfọdụ.
12 Anyị sikwa n’ebe ahụ gaa Filipaị,+ bụ́ ógbè Rom na-achị, nke bụ́ obodo bụ́ isi n’ógbè Masedonia.+ Anyị nọrọ n’obodo a ruo ụbọchị ụfọdụ.