Ndị Rom 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ọ bụghị onye bụ́ onye Juu n’elu ahụ́ bụ onye Juu,+ ọ bụghịkwa úgwù e biri n’elu ahụ́ bụ ibi úgwù.+ Ndị Galeshia 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Mụ onwe m, bụ́ Pọl, na-agwa unu na ọ bụrụ na e bie unu úgwù,+ Kraịst agaghị abara unu uru.
28 N’ihi na ọ bụghị onye bụ́ onye Juu n’elu ahụ́ bụ onye Juu,+ ọ bụghịkwa úgwù e biri n’elu ahụ́ bụ ibi úgwù.+