6 Ma mgbe Pọl matara na otu akụkụ bụ ndị Sadusii,+ akụkụ nke ọzọ abụrụ ndị Farisii, o tiri mkpu n’ime Sanhedrin, sị: “Ụmụnna m, abụ m onye Farisii,+ nwa onye Farisii. Ọ bụ n’ihi olileanya mbilite n’ọnwụ+ nke ndị nwụrụ anwụ ka a na-ekpe m ikpe.”+
5 ndị maara m n’oge gara aga malite na mbụ maara na m biri ndụ dị ka onye Farisii,+ dị ka òtù nke kasị agbasosi ụdị ofufe anyị ike si dị,+ ma ọ bụrụ na ha ga-achọ ịgba akaebe.