Ndị Efesọs 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ruo mgbe anyị niile ga-adị n’otu n’okwukwe nakwa n’ezi ihe ọmụma banyere Ọkpara Chineke, ruo mgbe anyị ghọrọ dimkpa,+ ruo mgbe anyị toruru otú Kraịst toruru;+ 2 Pita 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ee e, kama na-etonụ eto n’obiọma na-erughịrị mmadụ nakwa n’ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst.+ Ka otuto dịrị ya ugbu a, ruokwa ụbọchị nke mgbe ebighị ebi.+
13 ruo mgbe anyị niile ga-adị n’otu n’okwukwe nakwa n’ezi ihe ọmụma banyere Ọkpara Chineke, ruo mgbe anyị ghọrọ dimkpa,+ ruo mgbe anyị toruru otú Kraịst toruru;+
18 Ee e, kama na-etonụ eto n’obiọma na-erughịrị mmadụ nakwa n’ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst.+ Ka otuto dịrị ya ugbu a, ruokwa ụbọchị nke mgbe ebighị ebi.+