1 Ndị Tesalonaịka 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na olee ihe bụ́ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze+ aṅụrị anyị—ee, ọ́ bụghị unu n’eziokwu?—n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya?+
19 N’ihi na olee ihe bụ́ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze+ aṅụrị anyị—ee, ọ́ bụghị unu n’eziokwu?—n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya?+