Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’olileanya ahụ.+ Na-atachinụ obi n’ime mkpagbu.+ Nọgidesienụ ike n’ekpere.+ Jems 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ọ bụrụ na e nwere onye ọ bụla n’ime unu amamihe kọrọ,+ ka ọ na-arịọ Chineke,+ n’ihi na ọ na-eji mmesapụ aka enye mmadụ niile ihe, n’akọchaghịkwa ha;+ ọ ga-enye onye ahụ amamihe.+
5 Ya mere, ọ bụrụ na e nwere onye ọ bụla n’ime unu amamihe kọrọ,+ ka ọ na-arịọ Chineke,+ n’ihi na ọ na-eji mmesapụ aka enye mmadụ niile ihe, n’akọchaghịkwa ha;+ ọ ga-enye onye ahụ amamihe.+