Abụ Ọma 145:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso,+Bụ́ ndị niile na-akpọku ya n’eziokwu.+ Jọn 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ụbọchị ahụkwa,+ unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla ma ọlị. N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+
23 N’ụbọchị ahụkwa,+ unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla ma ọlị. N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+