Ndị Efesọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 bụ́ ihe àmà+ e bu ụzọ nye anyị tupu anyị enweta ihe nketa anyị,+ ka e wee jiri ihe mgbapụta tọhapụ+ ndị Chineke,+ iji nye ya otuto dị ebube.
14 bụ́ ihe àmà+ e bu ụzọ nye anyị tupu anyị enweta ihe nketa anyị,+ ka e wee jiri ihe mgbapụta tọhapụ+ ndị Chineke,+ iji nye ya otuto dị ebube.