Aịzaya 50:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova emeghewo ntị m, mụ onwe m enupụghịkwa isi.+ Atụgharịghị m gawa n’ebe ọzọ.+ Jọn 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ya mere Nna m ji hụ m n’anya,+ n’ihi na m na-atọgbọ mkpụrụ obi m,+ ka m wee nweta ya ọzọ. Ndị Hibru 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ezie na ọ bụ Ọkpara, ọ mụtara nrubeisi site n’ahụhụ ndị ọ tara;+
5 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova emeghewo ntị m, mụ onwe m enupụghịkwa isi.+ Atụgharịghị m gawa n’ebe ọzọ.+