1 Ndị Kọrịnt 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke ga-emekwa ka unu guzosie ike+ ruo ọgwụgwụ, ka unu wee bụrụ ndị a na-apụghị ibo ebubo+ ọ bụla n’ụbọchị+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+
8 Chineke ga-emekwa ka unu guzosie ike+ ruo ọgwụgwụ, ka unu wee bụrụ ndị a na-apụghị ibo ebubo+ ọ bụla n’ụbọchị+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.+