Ndị Filipaị 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ana m achụso ihe mgbaru ọsọ+ ahụ iji nweta ihe a na-agbata n’ọsọ,+ bụ́ òkù a kpọrọ ịga eluigwe,+ nke Chineke kpọrọ site n’aka Kraịst Jizọs.
14 ana m achụso ihe mgbaru ọsọ+ ahụ iji nweta ihe a na-agbata n’ọsọ,+ bụ́ òkù a kpọrọ ịga eluigwe,+ nke Chineke kpọrọ site n’aka Kraịst Jizọs.