Jọn 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye ahụ nke si n’elu bịa ka ndị ọzọ niile.+ Onye ahụ nke si n’ụwa sitere n’ụwa, ọ na-ekwukwa banyere ihe nke ụwa.+ Onye ahụ nke si n’eluigwe bịa ka ndị ọzọ niile.+ 1 Jọn 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu ahụla ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n’ụwa n’anya.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ahụ ụwa n’anya, ịhụnanya maka Nna anyị adịghị n’ime ya;+
31 Onye ahụ nke si n’elu bịa ka ndị ọzọ niile.+ Onye ahụ nke si n’ụwa sitere n’ụwa, ọ na-ekwukwa banyere ihe nke ụwa.+ Onye ahụ nke si n’eluigwe bịa ka ndị ọzọ niile.+
15 Unu ahụla ụwa ma ọ bụ ihe ndị dị n’ụwa n’anya.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ahụ ụwa n’anya, ịhụnanya maka Nna anyị adịghị n’ime ya;+