1 Ndị Kọrịnt 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ana m ekele Chineke maka unu mgbe niile n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke Chineke, nke e nyere unu n’ime Kraịst Jizọs;+ Ndị Filipaị 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ana m ekele Chineke m mgbe niile n’oge ọ bụla m chetara unu+
4 Ana m ekele Chineke maka unu mgbe niile n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke Chineke, nke e nyere unu n’ime Kraịst Jizọs;+