2 Ndị Kọrịnt 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na anyị na-akụghasị echiche na-ezighị ezi na ihe ọ bụla dị elu nke na-emegide ihe ọmụma Chineke;+ anyị na-emerikwa echiche ọ bụla iji mee ka ọ na-erubere Kraịst isi;
5 N’ihi na anyị na-akụghasị echiche na-ezighị ezi na ihe ọ bụla dị elu nke na-emegide ihe ọmụma Chineke;+ anyị na-emerikwa echiche ọ bụla iji mee ka ọ na-erubere Kraịst isi;