1 Ndị Kọrịnt 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nwere otu ogbe achịcha, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ,+ anyị bụ otu ahụ́,+ ebe anyị niile na-eketa òkè n’otu ogbe achịcha ahụ.+ Ndị Efesọs 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 nke bụ́ ahụ́ ya,+ nke o zuru ezu+ n’ime ya site n’onye ahụ nke na-eme ka ihe niile ju eju n’ime ihe niile.+
17 N’ihi na e nwere otu ogbe achịcha, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ,+ anyị bụ otu ahụ́,+ ebe anyị niile na-eketa òkè n’otu ogbe achịcha ahụ.+
23 nke bụ́ ahụ́ ya,+ nke o zuru ezu+ n’ime ya site n’onye ahụ nke na-eme ka ihe niile ju eju n’ime ihe niile.+