2 Ya mere, ọ kpọrọ ya, sị ya, ‘Gịnị bụ ihe a m na-anụ banyere gị? Weta akwụkwọ ị na-edekọ otú i si arụ ọrụ nlekọta gị,+ n’ihi na ị gakwaghị elekọta ụlọ m.’
17 Ọ bụrụ na mụ ejiri ọchịchọ obi m+ mee ya, enwere m ụgwọ ọrụ;+ ma ọ bụrụ na mụ ejighị ọchịchọ obi m mee ya, n’agbanyeghị nke ahụ, m nwere ọrụ nlekọta ụlọ+ e nyefere m n’aka.