Ndị Kọlọsi 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe a gụkwara akwụkwọ ozi a n’etiti unu, meenụ ndokwa ka a gụọkwa+ ya n’ọgbakọ ndị Leodisia, ka unu gụọkwa nke si Leodisia.
16 Mgbe a gụkwara akwụkwọ ozi a n’etiti unu, meenụ ndokwa ka a gụọkwa+ ya n’ọgbakọ ndị Leodisia, ka unu gụọkwa nke si Leodisia.