Jọn 12:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mgbe unu ka nwere ìhè ahụ, nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+ Jizọs kwuru ihe ndị a wee gaa zoo ka ha ghara ịhụ ya.
36 Mgbe unu ka nwere ìhè ahụ, nweenụ okwukwe n’ìhè ahụ, ka unu wee bụrụ ụmụ nke ìhè.”+ Jizọs kwuru ihe ndị a wee gaa zoo ka ha ghara ịhụ ya.