2 Ndị Kọrịnt 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 dị ka ndị na-eru uju ma bụrụ ndị na-aṅụrị ọṅụ mgbe niile, dị ka ndị dara ogbenye ma bụrụ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị baa ọgaranya, dị ka ndị na-enweghị ihe ọ bụla ma anyị nwere ihe niile.+ Ndị Filipaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị.+ Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!+
10 dị ka ndị na-eru uju ma bụrụ ndị na-aṅụrị ọṅụ mgbe niile, dị ka ndị dara ogbenye ma bụrụ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị baa ọgaranya, dị ka ndị na-enweghị ihe ọ bụla ma anyị nwere ihe niile.+