2 Ndị Kọrịnt 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na Ọkpara Chineke,+ bụ́ Kraịst Jizọs, onye e kwusara n’etiti unu site n’ọnụ anyị, ya bụ, site n’ọnụ mụ na Silvenọs na Timoti,+ abụghị Ee ma bụrụkwa Ee e, kama Ee abụrụwo Ee n’ebe ọ nọ.+
19 N’ihi na Ọkpara Chineke,+ bụ́ Kraịst Jizọs, onye e kwusara n’etiti unu site n’ọnụ anyị, ya bụ, site n’ọnụ mụ na Silvenọs na Timoti,+ abụghị Ee ma bụrụkwa Ee e, kama Ee abụrụwo Ee n’ebe ọ nọ.+