Ọrụ Ndịozi 28:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ụfọdụ ndị malitekwara ikwere+ ihe ndị a na-ekwu; ndị ọzọ ekweghị.+ Ndị Rom 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ka o sina dị, ọ bụghị ha niile rubere isi n’ozi ọma ahụ.+ N’ihi na Aịzaya sịrị: “Jehova, ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ site n’ọnụ anyị?”+
16 Ka o sina dị, ọ bụghị ha niile rubere isi n’ozi ọma ahụ.+ N’ihi na Aịzaya sịrị: “Jehova, ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ site n’ọnụ anyị?”+