Ndị Galeshia 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, ka anyị ghara ịda mbà n’ime ihe dị mma,+ n’ihi na mgbe oge ruru, anyị ga-aghọrọ mkpụrụ ya ma ọ bụrụ na ike agwụghị anyị.+
9 Ya mere, ka anyị ghara ịda mbà n’ime ihe dị mma,+ n’ihi na mgbe oge ruru, anyị ga-aghọrọ mkpụrụ ya ma ọ bụrụ na ike agwụghị anyị.+