Ndị Efesọs 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 na e kpugheere m ihe nzuzo ahụ dị nsọ,+ dị nnọọ ka m bu ụzọ dee ná mkpirikpi. Ndị Efesọs 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ya bụ, na ndị mba ọzọ kwesịrị ịbụ ndị anyị na ha na-eketakọ ihe na ndị so bụrụ akụkụ nke ahụ́+ ahụ na ndị so anyị na-eketa nkwa+ ahụ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst Jizọs site n’ozi ọma ahụ.
6 ya bụ, na ndị mba ọzọ kwesịrị ịbụ ndị anyị na ha na-eketakọ ihe na ndị so bụrụ akụkụ nke ahụ́+ ahụ na ndị so anyị na-eketa nkwa+ ahụ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst Jizọs site n’ozi ọma ahụ.