Abụ Ọma 31:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Hụnụ Jehova n’anya, unu niile ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+Jehova na-echebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi,+Ma ọ na-akwụ onye ọ bụla nke dị mpako ụgwọ dị ukwuu.+
23 Hụnụ Jehova n’anya, unu niile ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ.+Jehova na-echebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi,+Ma ọ na-akwụ onye ọ bụla nke dị mpako ụgwọ dị ukwuu.+