Ndị Filipaị 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, ebe m nwere obi ike n’ihe a, amaara m na m ga-anọgide,+ m ga-anọnyekwara unu niile ka unu wee nwee ọganihu+ na ọṅụ nke na-abịa site n’okwukwe unu,
25 Ya mere, ebe m nwere obi ike n’ihe a, amaara m na m ga-anọgide,+ m ga-anọnyekwara unu niile ka unu wee nwee ọganihu+ na ọṅụ nke na-abịa site n’okwukwe unu,