22 N’ebe ndị na-adịghị ike nọ, aghọrọ m onye na-adịghị ike, ka m wee rite ndị na-adịghị ike n’uru.+ Aghọwo m ihe niile n’ebe ụdị mmadụ niile nọ,+ ka m wee si n’ụzọ ọ bụla zọpụta ụfọdụ ndị.
15 Kama doonụ Kraịst nsọ dị ka Onyenwe anyị n’obi unu,+ dịrịnụ njikere mgbe niile ịzara ọnụ unu+ n’ihu onye ọ bụla nke na-ajụ unu ihe mere unu ji nwee olileanya ahụ unu nwere, ma jirinụ obi dị nwayọọ+ na nkwanye ùgwù dị ukwuu na-eme otú ahụ.