Taịtọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ebe o mere ka okwu ya pụta ìhè n’oge ọ kara aka n’ọrụ izisa ozi ọma nke e nyefere m n’aka,+ dị ka iwu nke Onye Nzọpụta anyị+ bụ́ Chineke si dị; Jud 25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 onye naanị ya bụ Chineke bụ́ Onye Nzọpụta+ anyị site na Jizọs Kraịst+ Onyenwe anyị, ka ebube,+ ịdị ukwuu, ike+ na ịbụisi+ dịrị ya site na mgbe niile ebighị ebi gara aga+ ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.+
3 ebe o mere ka okwu ya pụta ìhè n’oge ọ kara aka n’ọrụ izisa ozi ọma nke e nyefere m n’aka,+ dị ka iwu nke Onye Nzọpụta anyị+ bụ́ Chineke si dị;
25 onye naanị ya bụ Chineke bụ́ Onye Nzọpụta+ anyị site na Jizọs Kraịst+ Onyenwe anyị, ka ebube,+ ịdị ukwuu, ike+ na ịbụisi+ dịrị ya site na mgbe niile ebighị ebi gara aga+ ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.+