Ọrụ Ndịozi 9:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Pita wee bilie soro ha gaa. Mgbe ọ bịarutekwara, ha duuru ya gaa n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu; ndị inyom niile di ha nwụrụ pụtara n’ihu ya na-akwa ákwá ma na-egosi ya ọtụtụ uwe ime na uwe elu+ ndị Dọkas na-akwa mgbe ya na ha nọ.+ 1 Timoti 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 kama n’ụzọ kwesịrị ụmụ nwaanyị ndị na-ekwupụta na ha na-asọpụrụ Chineke,+ ya bụ, site n’ezi ọrụ.+
39 Pita wee bilie soro ha gaa. Mgbe ọ bịarutekwara, ha duuru ya gaa n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu; ndị inyom niile di ha nwụrụ pụtara n’ihu ya na-akwa ákwá ma na-egosi ya ọtụtụ uwe ime na uwe elu+ ndị Dọkas na-akwa mgbe ya na ha nọ.+