1 Timoti 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, a ga-echebe ya site n’ịmụ nwa,+ ma ọ bụrụhaala na ha anọgide n’okwukwe na ịhụnanya na ịdị nsọ, tinyere uche zuru okè.+
15 Otú ọ dị, a ga-echebe ya site n’ịmụ nwa,+ ma ọ bụrụhaala na ha anọgide n’okwukwe na ịhụnanya na ịdị nsọ, tinyere uche zuru okè.+