1 Samuel 25:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ozugbo ahụ, o biliri kpọọ isiala,+ sị: “Lee ohu gị nwaanyị ka m bụrụ nwaanyị na-eje ozi nke ga na-asa ụkwụ+ nke ndị ohu onyenwe m.”+ Jọn 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe o mesịrị, ọ gbanyere mmiri n’efere wee malite ịsa ụkwụ+ ndị na-eso ụzọ ya, jirikwa ákwà ahụ e ji ehicha ahụ́ o kere n’úkwù na-ehicha ha. Jọn 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ọ bụrụ na mụ onwe m sara unu ụkwụ,+ ọ bụ ezie na m bụ Onyenwe unu na Onye Ozizi, unu kwesịkwara ịsarịta ibe unu ụkwụ.+
41 Ozugbo ahụ, o biliri kpọọ isiala,+ sị: “Lee ohu gị nwaanyị ka m bụrụ nwaanyị na-eje ozi nke ga na-asa ụkwụ+ nke ndị ohu onyenwe m.”+
5 Mgbe o mesịrị, ọ gbanyere mmiri n’efere wee malite ịsa ụkwụ+ ndị na-eso ụzọ ya, jirikwa ákwà ahụ e ji ehicha ahụ́ o kere n’úkwù na-ehicha ha.
14 Ya mere, ọ bụrụ na mụ onwe m sara unu ụkwụ,+ ọ bụ ezie na m bụ Onyenwe unu na Onye Ozizi, unu kwesịkwara ịsarịta ibe unu ụkwụ.+