2 Ndị Kọrịnt 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ebe anyị lekwasịrị anya, ọ bụghị n’ihe a na-ahụ anya, kama n’ihe a na-adịghị ahụ anya.+ N’ihi na ihe a na-ahụ anya na-adịru nwa oge,+ ma ihe a na-adịghị ahụ anya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ndị Filipaị 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na n’ebe m nọ, ịdị ndụ bụ Kraịst,+ ịnwụ anwụ+ bụkwa uru.
18 ebe anyị lekwasịrị anya, ọ bụghị n’ihe a na-ahụ anya, kama n’ihe a na-adịghị ahụ anya.+ N’ihi na ihe a na-ahụ anya na-adịru nwa oge,+ ma ihe a na-adịghị ahụ anya na-adịru mgbe ebighị ebi.+