Ilu 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+ Ndị Hibru 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ụzọ ndụ unu bụrụ nke ịhụnanya ego na-adịghị na ya,+ ka unu nọ na-enwe afọ ojuju+ n’ihe ndị dị ugbu a.+ N’ihi na o kwuwo, sị: “M gaghị ahapụ gị ma ọlị, m gaghịkwa agbahapụ gị ma ọlị.”+
8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+
5 Ka ụzọ ndụ unu bụrụ nke ịhụnanya ego na-adịghị na ya,+ ka unu nọ na-enwe afọ ojuju+ n’ihe ndị dị ugbu a.+ N’ihi na o kwuwo, sị: “M gaghị ahapụ gị ma ọlị, m gaghịkwa agbahapụ gị ma ọlị.”+