Ndị Hibru 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 bụ́ onye ghọworo nke ahụ, ọ bụghị dị ka ihe e nyere n’iwu nke dabeere n’anụ ahụ́+ si dị, kama dị ka ike nke ndụ a na-apụghị ibibi ebibi+ si dị, Ndị Hibru 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi ya, o nwekwara ike ịzọpụta ndị ahụ n’ụzọ zuru ezu bụ́ ndị na-abịaru Chineke nso site na ya, n’ihi na ọ na-adị ndụ mgbe niile ịrịọrọ ha arịrịọ.+
16 bụ́ onye ghọworo nke ahụ, ọ bụghị dị ka ihe e nyere n’iwu nke dabeere n’anụ ahụ́+ si dị, kama dị ka ike nke ndụ a na-apụghị ibibi ebibi+ si dị,
25 N’ihi ya, o nwekwara ike ịzọpụta ndị ahụ n’ụzọ zuru ezu bụ́ ndị na-abịaru Chineke nso site na ya, n’ihi na ọ na-adị ndụ mgbe niile ịrịọrọ ha arịrịọ.+