Matiu 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma nke ahụ a ghara n’etiti ogwu bụ onye na-anụ okwu ahụ, ma nchegbu nke usoro ihe a+ na ike dị aghụghọ nke akụnụba na-akpagbu okwu ahụ, o wee ghọọ onye na-adịghị amị mkpụrụ.+
22 Ma nke ahụ a ghara n’etiti ogwu bụ onye na-anụ okwu ahụ, ma nchegbu nke usoro ihe a+ na ike dị aghụghọ nke akụnụba na-akpagbu okwu ahụ, o wee ghọọ onye na-adịghị amị mkpụrụ.+