Ọrụ Ndịozi 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ugbu a, ụmụnna m, amaara m na unu mere ya n’amaghị ama,+ dịkwa nnọọ ka ndị na-achị unu+ mere.