1 Ndị Kọrịnt 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, otú m si agba ọsọ+ abụghị ihe a na-ejighị n’aka; otú m si eti ọkpọ bụ ka m wee ghara ịdị na-eti ikuku;+ 1 Timoti 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lụọ ezi ọgụ nke okwukwe.+ Jidesie ndụ ebighị ebi ahụ aka ike, nke bụ́ ihe mere e ji kpọọ gị, i wee mee ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu ọtụtụ ndị àmà.
26 Ya mere, otú m si agba ọsọ+ abụghị ihe a na-ejighị n’aka; otú m si eti ọkpọ bụ ka m wee ghara ịdị na-eti ikuku;+
12 Lụọ ezi ọgụ nke okwukwe.+ Jidesie ndụ ebighị ebi ahụ aka ike, nke bụ́ ihe mere e ji kpọọ gị, i wee mee ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu ọtụtụ ndị àmà.