Ọrụ Ndịozi 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-ejere ya ozi, ya bụ, Timoti+ na Erastọs,+ ka ha gaa Masedonia, ma ya onwe ya nọtụkwuru n’ógbè Eshia.
22 Ya mere, o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-ejere ya ozi, ya bụ, Timoti+ na Erastọs,+ ka ha gaa Masedonia, ma ya onwe ya nọtụkwuru n’ógbè Eshia.