Ọrụ Ndịozi 28:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 jiri oké nkwuwa okwu+ na-ekwusara ha alaeze Chineke, na-ezikwa ihe banyere Onyenwe anyị Jizọs Kraịst n’enweghị ihe mgbochi. Ndị Rom 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nke a ga-abụ n’ụbọchị ahụ mgbe Chineke ga-esi n’aka Kraịst Jizọs kpee+ ihe nzuzo+ nke ụmụ mmadụ ikpe,+ dị ka ozi ọma ahụ m na-ezisa si dị.+
31 jiri oké nkwuwa okwu+ na-ekwusara ha alaeze Chineke, na-ezikwa ihe banyere Onyenwe anyị Jizọs Kraịst n’enweghị ihe mgbochi.
16 Nke a ga-abụ n’ụbọchị ahụ mgbe Chineke ga-esi n’aka Kraịst Jizọs kpee+ ihe nzuzo+ nke ụmụ mmadụ ikpe,+ dị ka ozi ọma ahụ m na-ezisa si dị.+