1 Timoti 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Site n’inye ụmụnna ndụmọdụ ndị a, ị ga-abụ ezi onye ozi nke Kraịst Jizọs, onye e ji okwu okwukwe na nke ezi ozizi ahụ+ nke i sochiworo anya+ zụọ.
6 Site n’inye ụmụnna ndụmọdụ ndị a, ị ga-abụ ezi onye ozi nke Kraịst Jizọs, onye e ji okwu okwukwe na nke ezi ozizi ahụ+ nke i sochiworo anya+ zụọ.