2 Timoti 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ka onye nke Chineke wee ruo eru n’ụzọ zuru ezu,+ bụrụ onye a kwadebere n’ụzọ zuru ezu ịrụ ezi ọrụ niile.+ Taịtọs 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nọgide na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru+ ọchịchị na ikike+ dị iche iche ka ha na-erubekwara ha isi dị ka ndị na-achị achị, ka ha dị njikere ịrụ ezi ọrụ ọ bụla,+
17 ka onye nke Chineke wee ruo eru n’ụzọ zuru ezu,+ bụrụ onye a kwadebere n’ụzọ zuru ezu ịrụ ezi ọrụ niile.+
3 Nọgide na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru+ ọchịchị na ikike+ dị iche iche ka ha na-erubekwara ha isi dị ka ndị na-achị achị, ka ha dị njikere ịrụ ezi ọrụ ọ bụla,+