1 Timoti 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, gị onye nke Chineke, gbaara ihe ndị a ọsọ.+ Kama chụsoo ezi omume, nsọpụrụ Chineke, okwukwe, ịhụnanya, ntachi obi, ịdị nwayọọ n’obi.+
11 Otú ọ dị, gị onye nke Chineke, gbaara ihe ndị a ọsọ.+ Kama chụsoo ezi omume, nsọpụrụ Chineke, okwukwe, ịhụnanya, ntachi obi, ịdị nwayọọ n’obi.+