Ndị Rom 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Unu adịla umengwụ n’ihe unu na-eme.+ Ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi.+ Bụrụnụ ndị ohu Jehova.+ Jems 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Jems,+ ohu+ Chineke na ohu Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, na-edetara ebo iri na abụọ+ ahụ bi n’ebe dị iche iche+ akwụkwọ: Ana m ekele unu!
11 Unu adịla umengwụ n’ihe unu na-eme.+ Ka mmụọ Chineke mee ka unu na-anụ ọkụ n’obi.+ Bụrụnụ ndị ohu Jehova.+
1 Jems,+ ohu+ Chineke na ohu Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, na-edetara ebo iri na abụọ+ ahụ bi n’ebe dị iche iche+ akwụkwọ: Ana m ekele unu!