-
Ọrụ Ndịozi 27:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Ma, mgbe anyị kwọrọ ụgbọ nwayọọ nwayọọ ruo ọtụtụ ụbọchị ma jisie ike rute Kinaịdọs, n’ihi na ifufe ekweghị ka anyị nọgide na-aga, anyị kwọọrọ ụgbọ banye Krit, nke dị na Salmoni, bụ́ ebe anyị nwetara nchebe.
-