Ndị Efesọs 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe. 1 Timoti 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, n’ebe niile, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke na-ekpe ekpere, na-eweli aka na-eguzosi ike n’ihe,+ n’abụghị n’ọnụma+ na nrụrịta ụka.+
24 unu kwesịkwara iyiri+ mmadụ ọhụrụ+ ahụ nke e kere+ dị ka uche Chineke si dị, n’ezi omume+ na iguzosi ike n’ihe.
8 Ya mere, n’ebe niile, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke na-ekpe ekpere, na-eweli aka na-eguzosi ike n’ihe,+ n’abụghị n’ọnụma+ na nrụrịta ụka.+